ABUM NWAFO ENUGU STATE NIGERIA OBODO OMA

Enugu Banyi Unuabiananuoo!!!! Tushikwanuoo!!!!.Alanuooo.!!.Dejenuo!!!!!..Nnonuooo!!!!!Nke onye chiri ya zere,Mmiri atana m'azu anwuna,Egbe belu,Ugo belu,Ebe oma onye si eri, si ya emechina!!!!Anyi ga na-ejeje nabata-abata!!!!!!Ahu isi ike nisi onye Obula...........Emepere Ngalabaa k' anyi Jiko Onwe anyi Onu dika ukwu aziza nke no'otu nche anwu.